Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 20:10 Bible Nso (IGBOB)

ma ubọchi nke-asa bu ubọchi-izu-ike nke Jehova, bú Chineke-gi, nwere: i gaghi-eje ozi ọ bula nime ya, gi onwe-gi, na nwa-gi nwoke, na nwa-gi nwayi, na orù-gi nwoke, na orù-gi nwayi, na anu-ulo-gi, na ọbìa-gi nke nọ nime ọnu-uzọ-ama-gi ọ bula:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 20

Echiche Ọpupu 20:10 na onodu