Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 19:9 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we si Moses, Le, Mu onwem nābiakute gi n'igwe-oji b͕ara ọchichiri, ka ndim we nu mb͕e M'nākpa-yere gi uka, ọzọ kwa, ka ọ we buru gi onwe-gi ka ha gēkwere rue mb͕e ebighi-ebi. Moses we gosi Jehova okwu nile nke ndi Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 19

Echiche Ọpupu 19:9 na onodu