Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 17:12 Bible Nso (IGBOB)

Ma aka Moses abua di arọ́; ha we were nkume, tiye ya n'okpuru ya, ọ nọkwasi ya; Eron na Hua we jide aka-ya abua elu, otù onye n'otù akuku, ibe-ya n'akuku ọzọ; aka-ya abua we nēguzosi ike rue ọdida-anyanwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 17

Echiche Ọpupu 17:12 na onodu