Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 17:1 Bible Nso (IGBOB)

Nzukọ nile nke umu Israel we si n'ọzara Sin bulie ije, na nbuli-ije nile ha, n'okwu-ọnu Jehova, ha we ma ulo-ikwū-ha na Refidim: ma ọ dighi miri ndi Israel gāṅu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 17

Echiche Ọpupu 17:1 na onodu