Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 16:3 Bible Nso (IGBOB)

umu Israel we si ha, Ọ gādi ayi nọ̄ nma ma asi na ayi nwururi n'aka Jehova n'ala Ijipt, mb͕e ayi nọduru n'akuku ite anu, mb͕e ayi rijuru nri afọ; n'ihi na unu emewo ka ayi puta ba n'ọzara nka, iwere agu me ka nkpọkọta nka nile nwua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 16

Echiche Ọpupu 16:3 na onodu