Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 16:23 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si ha, Nke ahu bu ihe Jehova kwuworo, si, Idebe-ubọchi-izu-ike, bú ubọchi-izu-ike di nsọ nye Jehova, ka echi bu: ihe unu nēghe, ghenu ya, ihe unu nēsi kwa, sienu ya; ma ihe nile nke fọduru, dọbaranu onwe-unu ya, ka ọ buru ihe-ndebe rue ututu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 16

Echiche Ọpupu 16:23 na onodu