Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 15:26 Bible Nso (IGBOB)

si, Ọ buru na i ge nti nke-ọma n'olu Jehova, bú Chineke-gi, ọ buru kwa na i me ihe nke ziri ezi n'anya-Ya, ọ buru kwa na i ṅa nti n'ihe Ọ nyere n'iwu, ọ buru kwa na i debe ukpuru-Ya nile, ọ dighi ọria ọ bula nke M'tiyere n'aru ndi Ijipt M'gētiye n'aru gi: n'ihi na Mu onwem bu Jehova Nke nēme ka aru di gi nma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 15

Echiche Ọpupu 15:26 na onodu