Miriam we za ha, si,Unu bukue Jehova abù, n'ihi na O biliwo elu nke-uku;Inyinya na onye o nēbu, Ọ tubàwo ha n'oké osimiri.