Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 15:19 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na inyinya nile nke Fero, ha na ub͕ọ-ala-ya nile na ndi-inyinya-ya, bara nime oké osimiri, Jehova we me ka miri nke oké osimiri lata n'aru ha; ma umu Israel jere ije n'elu ala-akọrọ n'etiti oké osimiri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 15

Echiche Ọpupu 15:19 na onodu