Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 13:9 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gabu-kwa-ra gi ihe-iriba-ama n'elu aka-gi, na ihe-ncheta n'etiti anya-gi abua, ka iwu Jehova we di n'ọnu-gi: n'ihi na aka di ike ka Jehova jiri me ka i si n'Ijipt puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 13

Echiche Ọpupu 13:9 na onodu