Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 13:7 Bible Nso (IGBOB)

Achicha ekoghi-eko ka agēri n'ubọchi asa ahu; agaghi-ahu kwa achicha koro eko n'aka-gi, agaghi-ahu kwa ihe nēko achicha n'aka-gi n'ókè-ala-gi nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 13

Echiche Ọpupu 13:7 na onodu