Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 13:5 Bible Nso (IGBOB)

O gēru kwa, mb͕e Jehova gēme gi ka i ba n'ala nke ndi Kenean na ndi Het na ndi-Amorait na ndi-Haivait na ndi Jebus, nke Ọ ṅuru nna-gi-hà iyi inye gi, bú ala nke miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù nime ya, na i gēfè òfùfè a n'ọnwa nka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 13

Echiche Ọpupu 13:5 na onodu