Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 13:3 Bible Nso (IGBOB)

Moses we si ndi Israel, Cheta ubọchi a, nke ọ bu nime ya ka unu siworo n'Ijipt, n'ulo ndi-orù, puta; n'ihi na ike nke aka ka Jehova ji me ka unu si n'ebe a puta: agaghi-eri kwa achicha koro eko.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 13

Echiche Ọpupu 13:3 na onodu