Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 13:17 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e Fero zipuru ndi Israel, na Chineke edughi ha n'uzọ ala ndi Filistia, ọ bu ezie na nke ahu di nso; n'ihi na Chineke siri, Ka ndim we ghara icheghari uche mb͕e ha huru agha, we laghachi n'Ijipt:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 13

Echiche Ọpupu 13:17 na onodu