Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 13:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma nwa ọ bula nke inyinya-ibu nke meghere àkpà-nwa, i gēwere nwa-aturu b͕aputa ya; ma ọ buru na i b͕aputaghi ya, i gāb͕aji kwa olu-ya: ọkpara ọ bula nke madu n'etiti umu-gi ka i gab͕aputa kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 13

Echiche Ọpupu 13:13 na onodu