Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 8:4 Bible Nso (IGBOB)

Nka bu otú emere ihe-idọba-oriọna ahu, ihe akpuru akpu nke ọla-edo ka ọ bu; rue ukwu-ala-ya, ru kwa okoko-ya nile, ihe akpuru akpu ka ọ bu: dika ihe-ile-anya ahu si di nke Jehova mere ka Moses hu, otú a ka o mere ihe-idọba-oriọna ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 8

Echiche Ọnu-Ọgugu 8:4 na onodu