Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 8:16 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ndi enyesiworom ha nile ka ha bu site n'etiti umu Israel; n'ọnọdu umu nile ọ bula meghere àkpà-nwa, bú umu eburu uzọ muru madu nile nke umu Israel, ka M'wereworo ha n'Onwem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 8

Echiche Ọnu-Ọgugu 8:16 na onodu