Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 7:89 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e Moses bara n'ulo-ikwū nzute ikpayere Ya uka, ọ we nu Olu ahu ka Ọ nāgwa ya okwu site n'elu ebe-nkpuchi-nmehie nke di n'elu ib͕e ihe-àmà ahu, site n'etiti cherubim abua ahu: O we gwa ya okwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 7

Echiche Ọnu-Ọgugu 7:89 na onodu