Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 6:3 Bible Nso (IGBOB)

na manya-vine na ihe-ọṅuṅu nābà n'anya ka ọ gēkewaputa onwe-ya; ọ gaghi-aṅu manya-vine b͕ara uka, ma-ọbu ihe- ọṅuṅu nābà n'anya b͕ara uka, ọ gaghi-aṅu kwa miri nkpuru-vine ọ bula, ọ gaghi-eri kwa nkpuru-vine ọhu ma-ọbu nke amikọrọ amikọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 6

Echiche Ọnu-Ọgugu 6:3 na onodu