Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 6:15 Bible Nso (IGBOB)

na nkata achicha ekoghi-eko, ob͕e achicha nke utu ọka flour agwara manu, na mbadamba-achicha ekoghi-eko ufọdu nke etere manu, na onyinye-inata-iruọma-ha, na àjà-ihe-ọṅuṅu nile ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 6

Echiche Ọnu-Ọgugu 6:15 na onodu