Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 5:2 Bible Nso (IGBOB)

Nye umu Israel iwu, ka ha chupu n'ọmuma-ulo-ikwū onye-ekpenta ọ bula na onye ọ bula nwere orùrù, na onye ọ bula ruru árú site na madu nwuru anwu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 5

Echiche Ọnu-Ọgugu 5:2 na onodu