Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 5:15 Bible Nso (IGBOB)

nwoke ahu gēme kwa ka nwunye-ya biakute onye-nchu-àjà, ọ gēweta kwa n'ihi nwunye-ya onyinye-ya iji biaru nso, bú otù uzọ n'uzọ iri nke ephah utu ọka barley; ọ gaghi-awukwasi ya manu, ọ gaghi-atukwasa ya frankincense; n'ihi na onyinye-inata-iru-ọma nke ekworo ka ọ bu, bú onyinye-inata-iruọma nke ihe-ncheta, nēme ka echeta ajọ omume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 5

Echiche Ọnu-Ọgugu 5:15 na onodu