Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 4:9 Bible Nso (IGBOB)

Ha gēwere kwa ákwà anunu, kpuchie ihe-idọba-oriọna nke ihe ahu nēnye ìhè, na oriọna-ya nile, na nkpa-ya nile, na ihe-ikpakepu-ọku-ya nile, na ihe-manu-ya nile, nke ha were jere ya ozi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 4

Echiche Ọnu-Ọgugu 4:9 na onodu