Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 4:32 Bible Nso (IGBOB)

na ide nile nke ogige ahu buruburu, na ukwu nile ha, na ǹtú nile ha, na udọ̀ nile ha, tiyere ihe-ha nile, tiyere kwa òfùfè-ha nile: n'aha n'aha ka unu gāgukọta ihe nke ihe-ndebe nke ibu-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 4

Echiche Ọnu-Ọgugu 4:32 na onodu