Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 4:25 Bible Nso (IGBOB)

ha gēbu kwa ákwà-nkwuba nile nke ebe-obibim, na ulo-ikwū nzute, ihe-nkpuchi-ya, na ihe-nkpuchi akpukpọ seal nke dikwasiri ya n'elu, na ákwà-nkwuchi di n'ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 4

Echiche Ọnu-Ọgugu 4:25 na onodu