Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 4:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova we gwa Moses na Eron okwu, si,

2. Guta ọnu-ọgugu umu Kohat site n'etiti umu Livai, dika ab͕uru nile ha si di, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 4