Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 33:9 Bible Nso (IGBOB)

Ha si na Mara bulie ije, biarue Ilim: isi-iyi miri iri na abua na ọgu nkwu atọ na iri di kwa n'Ilìm; ha we ma ulo-ikwū-ha n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 33

Echiche Ọnu-Ọgugu 33:9 na onodu