Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 33:55 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na unu anapughi n'aka ndi bi n'ala ahu ala-ha n'iru unu; ọ gēru kwa na ndi unu kwere ka ha fọdu site na ndi ahu gāghọ kwa obi-ogwu n'anya-unu, ghọ kwa ogwu n'akuku-unu, ha gākpab͕u kwa unu n'ala ahu nke unu onwe-unu nēbi nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 33

Echiche Ọnu-Ọgugu 33:55 na onodu