Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 33:52 Bible Nso (IGBOB)

unu gānapu kwa n'aka ndi nile bi n'ala ahu ala-ha n'iru unu, unu gāla kwa nkume-ha nile nke emere ka ha yie ihe n'iyi, onyinyo-ha nile awuru awu ka unu gāla kwa n'iyì, me kwa ka ebe di elu nile tọb͕ọrọ n'efu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 33

Echiche Ọnu-Ọgugu 33:52 na onodu