Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 33:21-29 Bible Nso (IGBOB)

21. Ha si na Libna bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Risa.

22. Ha si na Risa bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Kehilata.

23. Ha si na Kehilata bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'ugwu Shefa.

24. Ha si n'ugwu Shefa bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Harada.

25. Ha si na Harada bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Makhilot.

26. Ha si na Makhilot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Tahat.

27. Ha si na Tahat bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Tera.

28. Ha si na Tera bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Mitka.

29. Ha si na Mitka bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Hashmona.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 33