Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 31:47 Bible Nso (IGBOB)

Moses we nara na nkera nke umu Israel otù ihe anaputara n'ọgu ihe abua na iri, nime madu, na nime anu-ulo, ọ we nye ha ndi Livai, bú ndi nēdebe ihe-ndebe nke ebe-obibi Jehova; dika Jehova nyere Moses iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 31

Echiche Ọnu-Ọgugu 31:47 na onodu