Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 31:30 Bible Nso (IGBOB)

Na nkera nke umu Israel ka i gānara kwa otù ihe anaputara n'ọgu ihe abua na iri, nime madu, na nime ìgwè ehi, na nime inyinya-ibu, na nime ìgwè ewu na aturu, bú nime anu-ulo nile, i gēnye kwa ha ndi Livai, bú ndi nēdebe ihe-ndebe nke ebe-obibi Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 31

Echiche Ọnu-Ọgugu 31:30 na onodu