Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 31:28 Bible Nso (IGBOB)

unu gānara kwa n'aka ndi-agha ahu, bú ndi nāpukuru usu-ndi-agha ahu, útù ibuliri Jehova: otù nkpuru-obi nime nnù nkpuru-obi na ọgu ise, nime madu, na nime ìgwè ehi, na nime inyinya-ibu, na nime ìgwè ewu na aturu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 31

Echiche Ọnu-Ọgugu 31:28 na onodu