Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 31:19 Bible Nso (IGBOB)

Ma unu onwe-unu, manu ulo-kwū-unu n'azu ọmuma-ulo-ikwū ubọchi asa: onye ọ bula nke b͕uworo madu, na onye ọ bula nke metuworo onye eb͕uru eb͕u aru, wepunu nmehie n'aru-unu n'ubọchi nke-atọ na n'ubọchi nke-asa, unu onwe-unu na ndi unu dọtaworo n'agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 31

Echiche Ọnu-Ọgugu 31:19 na onodu