Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 31:14 Bible Nso (IGBOB)

Moses we wesa ndi-nlekọta usu-ndi-agha ahu iwe, bú ndi-isi usu nile nke nnù ndikom abua na ọgu iri na ndi-isi usu nile nke ọgu ndikom ise, ndi nēsi n'usu-ndi-agha nke agha ahu bia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 31

Echiche Ọnu-Ọgugu 31:14 na onodu