Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 30:5 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na nna-ya si ya, É-è, n'ubọchi ọ nuru ya; ọ dighi ihe ọ bula nime nkwa-ya nile, ma-ọbu nime isọ-nsọ-ya nile nke o ji ke nkpuru-obi-ya ab͕u, gēguzosi ike: Jehova gab͕aghara kwa ya, n'ihi na nna-ya si ya, É-è.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 30

Echiche Ọnu-Ọgugu 30:5 na onodu