Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 30:14 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na di-ya ab͕achie ya nkiti site n'ubọchi rue ubọchi: o mewo kwa nkwa-ya nile, ma-ọbu isọ-nsọ-ya nile, nke dikwasi ya, ka ha guzosie ike: o mewo ka ha guzosie ike, n'ihi na ọ b͕ara ya nkiti n'ubọchi ọ nuru ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 30

Echiche Ọnu-Ọgugu 30:14 na onodu