Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 3:38 Bible Nso (IGBOB)

Ndi nāma ulo-ikwū-ha n'iru ebe obibi ahu chere iru n'Iru-anyanwu, n'iru ulo-ikwū nzute chere iru n'ọwuwa-anyanwu, bu Moses, na Eron na umu-ya ndikom, nēdebe ihe-ndebe nke ebe nsọ ahu, bú ihe-ndebe nke umu Israel; onye ala ọzọ nke nābiaru nso, agēme ka ọ nwua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 3

Echiche Ọnu-Ọgugu 3:38 na onodu