Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 29:8 Bible Nso (IGBOB)

ma unu gēweta nso àjà-nsure-ọku isurere Jehova, bú ihe ísì utọ; otù nwa-oke-ehi, otù ebulu, umu-aturu asa nke b͕ara otú arọ; nke zuru okè ha gāburu unu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 29

Echiche Ọnu-Ọgugu 29:8 na onodu