Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 28:8 Bible Nso (IGBOB)

Nwa-aturu nke-ọzọ ka i gāchu kwa n'etiti ehihie na anyasi: dika onyinye-inata-iru-ọma enyere n'ututu, na dika àjà-ihe-ọṅuṅu-ya, otú a ka i gēme ya, ibu àjà-ọku nke ihe ísì utọ anēsurere jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 28

Echiche Ọnu-Ọgugu 28:8 na onodu