Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 27:21 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu kwa n'iru Eleeza, bú onye-nchu-àjà, ka ọ gēguzo, onye gājuru ya ase n'ikpé Ìhe ahu n'iru Jehova: n'okwu-ọnu-ya ka ha ganāpu apu, ọ bu kwa n'okwu-ọnu-ya ka ha ganābà-abà, ya onwe-ya, na umu Israel nile tiyere ya, bú nzukọm nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 27

Echiche Ọnu-Ọgugu 27:21 na onodu