Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 26:62 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-ha agukọtara agukọta di orú nnù uzọ abua, na nnù iri-na-asa, na ọgu iri nwoke ọ bula site n'onye ruru otù ọnwa we gaba n'iru: n'ihi na agukọtaghi ha n'etiti umu Israel, n'ihi na enyeghi ha ihe-nketa n'etiti umu Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 26

Echiche Ọnu-Ọgugu 26:62 na onodu