Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 21:5 Bible Nso (IGBOB)

Ndi Israel we kwue okwu megide Chineke, megide kwa Moses, si, N'ìhi gini ka unu meworo ka ayi si n'Ijipt rigota inwu n'ọzara nka? n'ihi na achicha adighi, miri adighi kwa; ike agwusiwo kwa nkpuru-obi-ayi n'achicha nka di nfé.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 21

Echiche Ọnu-Ọgugu 21:5 na onodu