Olùlù-miri, ndi-isi gwuru ya,Ndi amara aha-ha nke ndi Israel doziri ya,Ha ji nkpa-n'aka onye nēnye ukpuru, ji kwa nkpa-n'aka nile ha, me ya.Ha si n'ọzara ahu jerue Matana: