Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 20:10 Bible Nso (IGBOB)

Moses na Eron we kpọkọta nkpọkọta Israel rue iru nkume ahu di elu, ọ si ha, Biko, nurunu, ndi nenupu isi, àyi gēme ka miri si na nkume a di elu putara unu?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 20

Echiche Ọnu-Ọgugu 20:10 na onodu