Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 2:9 Bible Nso (IGBOB)

Ndi nile agukọtara agukọta nke ọmuma-ulo-ikwū Juda di orú nnù orú uzọ na uzọ atọ, na nnù isi, dika usu nile nke ndi-agha-ha si di. Ha gēbu uzọ buli ije.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 2

Echiche Ọnu-Ọgugu 2:9 na onodu