Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 2:32 Bible Nso (IGBOB)

Ndia bu ndi agukọtara agukọta nke umu Israel, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di: ndi nile agukọtara agukọta nke ọmuma-ulo-ikwū nile, dika usu nile nke ndi-agha-ha si di, di orú nnù ọgu uzọ atọ na uzọ iri-na-ise, na nnù asatọ, na ọgu iri-na-asa, na iri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 2

Echiche Ọnu-Ọgugu 2:32 na onodu