Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 2:17 Bible Nso (IGBOB)

Ulo-ikwū nzute gēbuli kwa ije, ya na ọmuma-ulo-ikwū ndi Livai, n'etiti ọmuma-ulo-ikwū nile: dika ha si ama ulo-ikwū-ha, otú a ka ha gēbuli ije, nwoke ọ bula n'akuku-ya, dika ọkọlọtọ nile ha si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 2

Echiche Ọnu-Ọgugu 2:17 na onodu