Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 19:4 Bible Nso (IGBOB)

Eleeza, bú onye-nchu-àjà, gēwere ufọdu nime ọbara-ya na nkpisi-aka-ya, fesa ufọdu nime ọbara-ya na ncherita-iru ulo-ikwū nzute ub͕ò asa:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 19

Echiche Ọnu-Ọgugu 19:4 na onodu