Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 19:13 Bible Nso (IGBOB)

Onye ọ bula nke nēmetu onye nwuru anwu aru, bú ozu madu nke nwuru anwu, ma o wepughi nmehie-ya, ebe obibi Jehova ka ọ nēmeru; agēbipu kwa nkpuru-obi ahu n'Israel n'ihi na awusaghi ya miri nke idi-na-nsọ ahu, onye ruru árú ka ọ gābu; ọrurú-ya nādikwasi ya rue ub͕u a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 19

Echiche Ọnu-Ọgugu 19:13 na onodu